Jump to content

Ike ji

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ike ji bụ ụzọ eji akwado ji n' oba ji, site na ị kedo ya n' osisi ejiri mee oba ahụ maka ọdịnihu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Obi kere narị osisi ji abụọ n' oba ya n' afọ a.

Mkpọpụta

[dezie]

/ikeʤi/


Olumba

[dezie]

Eke ji (izzi)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Tying yam

  1. KÚFÙ Target page name