Gaa na ọdịnaya

mkpụrụ ji

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Mkpụrụ ji bụ kịrị dịrị ji a na-enweta na ji ewere n' ubi. Ọ na-abukarị ndị ahụ ka a n' ama iji nweta nke ọhụrụ afọ ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ọ bụ sọsọọ mkpụrụ ji ka-osiri m taa.

Mkpọpụta

[dezie]
Mkpụrụ ji

Olumba

[dezie]

Akpụrụ ji (izzi)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Small yam