Ịgụ nkwụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ịgụ nkwụ bụ alaka nkwụ nke enwere ike ị mee azịza, maọbụ jiri dịka nkụ eji esi nri, nakwa ọtụtụ ihe ndị ọzọ dị iche iche.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọ gbutere ịgụ nkwụ abụọ.
Mkpọpụta
[dezie]/igunkwu/
Olumba
[dezie]Ịgụ mfu (izzi)
Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]- KÚFÙ Target page name