Gaa na ọdịnaya

Elulu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Elulu bụ mkpụrụ a na-ete ofe. Ọ na-adị ụtọ nke ukwu. Ofe ya ka ọtụtụ ndị mmadụ mara dịka ofe egbusi.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Anyị ga-ete ofe elulu taa.

Mkpọpụta

[dezie]

/elulu/

Olumba

[dezie]

Egbisi (izzi)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Melon