Gaa na ọdịnaya

Ọgbụ (été)

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọgbụ bụ akwụkwọ nri eji esi nri; eji ya esi ofe, jirikwa ya agwọ ji.

Nkejiasụsụ

[dezie]

mkpọaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ejim ọgbụ gwọọ ji ahụ. O tinyere akwụkwọ ogbụ n' ofe a?

Mkpọpụta

[dezie]

/ọgbụ/

Ọgbụ

Olumba

[dezie]

Ekwo ọgbụ(izzi)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]