Nvụvụ
Ọdịdị
Nvụvụ akwụ
[dezie]Nkọwa
[dezie]Nvụvụ bụ ihe an-ewepụta n' akwụ mgbe a na-eme mmanụ. Eji ya emennwụ ọkụ maka isi nri, ọkachasi n' oge udu mmiri.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Jiri Nvụvụ akwụ tinyere m ọkụ n' ite a.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Nvefu(izzi)