Gaa na ọdịnaya

Nkwacha ji

Sitere na Wiktionary

Ikwacha ji

Nkọwa

[dezie]

Nkwacha ji bụ ihe e ji emecha ahụ ji ka ọ dị mma n' anya. Ọ na adịkarị ka mma. Oge ụfọdụ, a na-eji mma ákwácha ji.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Jiri nkwacha ji kacha ji ahụ nke ọma maka ire ya ere.

Mkpọpụta

[dezie]
Nkwacha ji

Olumba

[dezie]

Imecha ji (izzi)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]