avụvụ nkwụ
Ọdịdị
Ávụ́vụ́ ńkwụ́
[dezie]Nkọwa
[dezie]ávụ́vụ́ ńkwụ́ bụ ahịhịa ndị ahụ asụpụtara na akwụ. E ji ya emete mmụmụ ọkụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]mkpọaha
Ọmụmaatụ
[dezie]ávụ́vụ́ ńkwụ́ ka anyị ji emenwute ọkụ n’ekwu nne m
Mkpọpụta
[dezie]/avʊvʊŋkwʊ/
Olumba
[dezie]ávụ́vụ́ (lokpaukwu)
Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Palm fibre