Gaa na ọdịnaya

akara jíákpụ́

Sitere na Wiktionary

àkàrà jíákpụ̄

[dezie]

Nkọwa

[dezie]

Ákàrà jíákpụ́ bụ nri a na-emepụta na jíákpụ́, site n' ịkwọ ya akwọ ma ghee ya eghe. Ọ na-akpọ nkụ ma dị ụtọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Mkpọaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ zụtara ákàrà jíákpụ́ n' ahịa Eke.

Mkpọpụta

[dezie]
Ákàrà jíákpụ́

Olumba

[dezie]

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]