Jump to content

Orü ọ'bànifé nà Uzoejinwa

A user with 0 edits. Account created on 10 Ọktoba 2022.
Chọọ maka ntinye ndị mmadụGbásàZekpùdo
⧼contribs-top⧽
⧼contribs-date⧽
(Nke ohúrù | nke kacha ochie) Lé (50 nke ohúrù | ) (20 | 50 | 100 | 250 | 500)

15 Julaị 2021

  • 09:0909:09, 15 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +340 N nwa nwanne Created page with "=nkọwa= Nwa nwanne mmadụ. O nwere ike ịbụ nwoke maọbụ nwaanyị. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Ya na nwa nwanne ya bi. ===mkpọpụta=== ===olumba=== Nwa nwụne =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== # https://en.wiktionary.org/wiki/nephew # https://en.wiktionary.org/wiki/niece Òtù:aha "
  • 08:2808:28, 15 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +291 N ọ́dụ Created page with "=nkọwa= Ihe a na-eji asụ maọbụ akwọ ihe n'íkwè. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Ọ kụrụ ya ọ́dụ n'isi. ===mkpọpụta=== ===olumba=== Aka ọ́dụ =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/pestle Òtù:aha "
  • 08:1908:19, 15 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +280 N íkwè Created page with "=nkọwa= Ihe ana eji asụ maọbụ akwọ ihe. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Ọ zụtara íkwè ọhụrụ. ===mkpọpụta=== ===olumba=== Íkwò =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/mortar (3) Òtù:aha "
  • 08:0208:02, 15 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +6 usekwu No edit summary

10 Julaị 2021

9 Julaị 2021

  • 22:4422:44, 9 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +248 N usekwu Created page with "=nkọwa= Ebe a na-esi nri. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Ọ na-eri nri ya n'usekwu. ===mkpọpụta=== ===olumba=== Usokwu =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/kitchen Òtù:aha "
  • 22:3822:38, 9 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +262 N ngaji Created page with "=nkọwa= Ihe a na-eji esi maọbụ eri nri. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== O ji ngaji nke ya bịa. ===mkpọpụta=== ===olumba=== Nkọm =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/spoon Òtù:aha "
  • 22:2122:21, 9 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +371 N nwanne nna Created page with "=nkọwa= Onye ya na nna mmadụ nwere otu nne maọbụ nna. O nwere ike ịbụ nwoke maọbụ nwaanyị. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Nwanne nna m bịara. ===mkpọpụta=== ===olumba=== =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== #https://en.wiktionary.org/wiki/paternal_uncle #https://en.wiktionary.org/wiki/paternal_aunt Òtù:aha "
  • 22:1422:14, 9 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +381 N nwanne nne Created page with "=nkọwa= Onye ya na nne mmadụ nwere otu nne maọbụ nna. O nwere ike ịbụ nwoke maọbụ nwaanyị. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== A hụrụ m nwanne nne m taa. ===mkpọpụta=== ===olumba=== =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== #https://en.wiktionary.org/wiki/maternal_uncle #https://en.wiktionary.org/wiki/maternal_aunt Òtù:aha "
  • 22:0422:04, 9 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +407 N nwanne Created page with "=nkọwa= #Onye ya na mmadụ nwere otu nne na nna. #Mgbe ụfọdụ a na-akpọkwa ya onye ya na mmadụ si n'otu ezinụlọ ma ọ bụghị otu nne na nna jikọrọ ha. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Ọ hụrụ nwanne ya n'ụzọ. ===mkpọpụta=== ===olumba=== Nwụne =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/sibling (1) Òtù:aha "

6 Julaị 2021

  • 04:4604:46, 6 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +265 N echi Created page with "=nkọwa= Ụbọchị na-abịa abịa. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== O nweghị onye ma ihe echi ga-abụ. ===mkpọpụta=== ===olumba=== =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/tomorrow Òtù:aha "
  • 04:4204:42, 6 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +273 N ụnyaahụ Created page with "=nkọwa= Ụbọchị gara aga tupu taa. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Ọ lọtara ụnyaahụ. ===mkpọpụta=== ===olumba=== Ụnyaahịrị =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/yesterday Òtù:aha "
  • 04:3404:34, 6 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +262 N nnekwu ọkụkọ Created page with "=nkọwa= Nne ọkụkọ ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Nnekwu ọkụkọ ahụ azụchaala ụmụ ya. ===mkpọpụta=== ===olumba=== =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== (1) https://en.wiktionary.org/wiki/hen Òtù:aha "
  • 04:2504:25, 6 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +244 N okeọkpa Created page with "=nkọwa= Oke ọkụkọ. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== O gburu okeọkpa ahụ taa. ===mkpọpụta=== ===olumba=== =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== (1) https://en.wiktionary.org/wiki/cock Òtù:aha "
  • 04:1904:19, 6 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +249 N nwunye Created page with "=nkọwa= Nke nwaanyị n'alụmdi na nwunye. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Nwunye gị alawala. ===mkpọpụta=== ===olumba=== =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/wife Òtù:aha "
  • 04:1404:14, 6 Julaị 2021 ndịịche akíkómbu +248 N di Created page with "=nkọwa= Nke nwoke n'alụmdi na nwunye. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Di gị bịara taa. ===mkpọpụta=== ===olumba=== =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/husband Òtù:aha "

29 Jụn 2021

27 Jụn 2021

26 Jụn 2021

  • 00:2800:28, 26 Jụn 2021 ndịịche akíkómbu +331 N ọkọlọtọ Created page with "=nkọwa= Mpempe ákwà ana eji egosi ihe ma ọ bụ ebe. A na-ese nke na-egosi ebe ihe. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Ọkọlọtọ ewedatatụrụ ewed..."
  • 00:1600:16, 26 Jụn 2021 ndịịche akíkómbu +332 N ero Created page with "=nkọwa= Ihe ọtịta na-etopụta n'ala ma ọ bụ n'elu osisi rewarala ere. Ọ na-adị ka nchemmiri. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Ero m hụrụ n'a..."
  • 00:0400:04, 26 Jụn 2021 ndịịche akíkómbu +460 N ọmụgwọ Created page with "=nkọwa= Oge a na-eji elekọta nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ. Ọ na-abụkarị nne nwaanyị ahụ na-abịa ele ya mana ọ bụrụ na nne ya anọghị, nwaanyị..."

25 Jụn 2021

  • 23:5823:58, 25 Jụn 2021 ndịịche akíkómbu +308 N mgbidi Created page with "=nkọwa= Akụkụ ụlọ maọbụ ọnụụlọ. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== O tere mgbidi ahụ nzụ ụlọ. ===mkpọpụta=== ===olumba=== #..."
  • 23:4823:48, 25 Jụn 2021 ndịịche akíkómbu +375 N ogige Created page with "=nkọwa= Ihe a na-arụ iji kewa ebe maọbụ iji gbochie mmadụ ma ọ bụ ihe ịpụ ma ọ bụ ịbata. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Ọ zụrụ..."
  • 23:3023:30, 25 Jụn 2021 ndịịche akíkómbu +257 N warara Created page with "=nkọwa= Ihe n'asaghị asa. ===nkejiasụsụ=== Nkọwaaha ===ọmụmaatụ=== Ụzọ ahụ dị warara. ===mkpọpụta=== ===olumba=== =ntụgharị n'asụsụ..."
  • 23:2223:22, 25 Jụn 2021 ndịịche akíkómbu +269 N obosara Created page with "=nkọwa= Inwe oghere buru ibu. ===nkejiasụsụ=== Nkọwaaha ===ọmụmaatụ=== Ámá ha dị obosara. ===mkpọpụta=== ===olumba=== Ịsa mbara =ntụgharị n..."

24 Jụn 2021

(Nke ohúrù | nke kacha ochie) Lé (50 nke ohúrù | ) (20 | 50 | 100 | 250 | 500)