Gaa na ọdịnaya

ọgbọ

Sitere na Wiktionary

Ọgbọ

Nkọwa

[dezie]

Onye a mụkọrọ ya na onye ọzọ otu mgbe ma ọ bụ oge.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ada bụ ọgbọ ya.

Mkpọpụta

[dezie]
LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Ọgbọ

Olumba

[dezie]
  1. ùke
  2. ebiri

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Age mate