Gaa na ọdịnaya

agụrụ

Sitere na Wiktionary

nkọwa

[dezie]
  1. Ọnọdụ enweghị ihe oriri.
  2. Inwe nnukwu mmasị maka ihe maọbụ ebe.

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nwata ahụ na-ebe akwa n'ihi agụrụ.
  2. Agụrụ ịhụ gị na-agụ m.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Ịgụụ

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/hunger