Jump to content

ka chi bọọ

O sị Wiktionary

nkọwa

[dezie]

Ekele a na-ekele n'abalị maọbụ tupu mmadụ alaba ụra.

nkejiasụsụ

[dezie]

Ntimkpu

ọmụmaatụ

[dezie]

Ka chi bọọ. Anyị ga-ahụ echi.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]
  1. gbachia
  2. tụchia

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/good_night