Gaa na ọdịnaya

esu

Sitere na Wiktionary
Myriapod of Tropical Regions

nkọwa

[dezie]

Anụ na-arị arị nke na-enweghị ọkpụkpụ. Ahụ ya kewasịrị ekewa. Nkewa ọbụla na-enwe ụkwụ anọ, ụkwụ anọ.

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Esu juru n'ubi ha.
  2. Ahuru m arịrị na ala.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]
  • Nwéléghélé
  • esu (Anambra)
  • arịrị (Owerri, Imo)
  • etu (Abiriba, Abia)

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/millipede