Gaa na ọdịnaya

ọnụ ụzọ ámá

Sitere na Wiktionary

nkọwa

[dezie]

Ìbó nke na-anọ n'ámá. A na-arụnye ya n'etiti ogige gbara ụlọ gburugburu.

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Ha kpọchiri ọnụ ụzọ ámá ha akpọchi.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Ọnụ ụzọ ezi

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/gate