ihi anụ
Ọdịdị
nkọwa
[dezie]Nkenye ndị Igbo ebe mmadụ ga-ahapụ ụdịdị ya ma ghọọ anụ ọhịa ọbụla masịrị ya. O mechaa ihe ọ chọrọ ime dị ka anụ ọhịa, ọ lọghachikwa n'ụdị mmadụ.
nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
ọmụmaatụ
[dezie]Nwoke ahụ na-ehi anụ kwa izu.
mkpọpụta
[dezie]olumba
[dezie]Ịghọ anụ