Gaa na ọdịnaya

mgbidi

Sitere na Wiktionary

nkọwa

[dezie]

Akụkụ ụlọ maọbụ ọnụụlọ.

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

O tere mgbidi ahụ nzụ ụlọ.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]
  1. abụbara
  2. ahụ ịja
  3. ahụ aja

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/wall