Gaa na ọdịnaya

ụnyaahụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ụbọchị gara aga tupu taa.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọ lọtara ụnyaahụ.
  2. Ọ bụ ụnyaahụ ka m kwụrụ ụgwọ akwụkwọ.
  3. Ọ bịaghị ụnyaahụ dịka ọ siri kwuo.
  4. Ọ gbawara ya obi.
  5. Ọ kuziri ihe ụnyaahụ.

Mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Ụnyaahịrị

  • nnyaha-Anambra (Nnewi, Awka, Onitsha)
  • echi gara aga-Imo (Owerri)
  • ụnyaa-Enugu (Nsukka)
  • echi echi-Abia (Abirịba)
  • unyaa-Ebonyi (Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

yesterday