Gaa na ọdịnaya

isi ike

Sitere na Wiktionary

nkọwa

[dezie]
  1. Ime naanị ihe dị mmadụ n'obi.
  2. Ekwenyeghị n'ihe onye ọzọ kwuru.

nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwaaha

ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ bụ onye isi ike.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]
  1. ishi ike
  2. nkịtị̀

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/stubborn