ogige
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ihe a na-arụ iji kewa ebe maọbụ iji gbochie mmadụ ma ọ bụ ihe ịpụ ma ọ bụ ịbata.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọ zụrụ ihe ọ ga-eji eme ogige n'ụlọ ọhụrụ ya.
- Ndị ori kuturu ogige ụlọ ya wee wakpoo ya
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- ọgba
- ngige