okpoarù
Ọdịdị
Okpoarù
Lee kwa:Ọkwụrụ égbé
Nkọwa
[dezie]- Okpoarù bụ aha a na-akpọ mkpụrụ osisi a n'ami na elu osisi.
- Mkpụrụ osisi a n'ebu ibu na acha ka akwụkwọ ndu. Mana ọchaa, ime ya na ahụ ya na acha odo-odo.
Nkeji asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Anyi nwere osisi n'ami okpoarù na ụlọ anyi.