mbukpa
Ọdịdị
Lee kwa: Ọkwụrụ égbé
Nkọwa
[dezie]- Mbukpa bụ aha a na-akpọ mkpụrụ osisi a n'ami na elu osisi.
- Mkpụrụ osisi a n'ebu ibu na acha ka akwụkwọ ndu. Mana ọchaa, ime ya na ahụ ya na acha odo-odo.
Nkeji asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Anyi nwere osisi n'ami mbukpa na ụlọ anyi.