mgbi-mgbi
Ọdịdị
Mgbi-mgbi
Lee kwa:Ọkwụrụ égbé
Nkọwa
[dezie]- Mgbi-mgbi bụ aha a na-akpọ mkpụrụ osisi a n'ami na elu osisi.
- Mkpụrụ osisi a n'ebu ibu na acha ka akwụkwọ ndu. Mana ọchaa, ime ya na ahụ ya na acha odo-odo.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Anyi nwere osisi n'ami mgbi-mgbi na ụlọ anyi.