osimiri

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Osimiri bụ mmịrị ụkwu na-ekewa mba ofesi di iche-iche.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Obodo Lagos nọ na akụkụ osimiri nke ndi bekee n'akpọ Atlantic Ocean

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

English[dezie]

Ocean

Wt/ig aha