Gaa na ọdịnaya

aha

Sitere na Wiktionary

Aha

Nkọwa

[dezie]
  1. Aha bụ mkpụrụokwu eji mara mmadụ, anụmanụ, ebe maọbụ ihe.
  2. A na-eji aha akpọ mmadụ, anụmanụ, ebe maọbụ ihe dị iche iche.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Aha mmadụ bụ Okeke, Nwaanyimma
  2. Aha anụmanụ Nkita,Enyi,Agụ,Ụmụnnụnụ w.d. g.
  3. Aha ebe di iche iche Amerika, Enugu, Ọnicha,Ụlọakwụkwọ w.d.g.
  4. Aha Ihe nkịtị Oche,Akwa,Osisi,Ite,Mmiri w.d.g.

Mkpọpụta

[dezie]
aha




Olumba

[dezie]
afa - Anambra (Nnewi, Awka na Onitsha)
aha - Imo (Owerri)
eha - Enugu (Nsukka)
efa - Abia state (Abiriba)
eha - Ebonyi (Afikpo)

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Name