ochie

O sị Wiktionary

Ochie


Nkọwa[dezie]

  1. Ochie bụ ọnọdụ otu ihe di.
  2. Ọ bụ okwu na akọwa ihe na akala nka, ma ọbụ ihe otela mgbe emepụtara ya.
  3. Ọ na akọwa ihe n'adighi ọhụrụ.

Nkejiasusu[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Oche ahụ emela ochie
  • Anaghi eji efe ochie agba ekeresimesi

Mkpọpụta[dezie]

LL-Q33578 (igbo)-Olugold-Ochié




Olumba[dezie]

Ika nka

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

English[dezie]

Old