ọhụrụ
Ọdịdị
Ọhụrụ
Nkọwa
[dezie]- Ọhụrụ bụ ọnọdụ otu ihe di.
- Ọ bụ okwu na akọwa ihe emepụtara na oge n'adighi anya.
- Ọ na akọwa ihe na emebeghi ochie.
Nkejiasusu
[dezie]Nkọwa aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Oche ahụ bụ oche ọhụrụ
- Mama mụ zụtara mụ iko ọhụrụ
- Egoterem akwa ọhụrụ
- Ọ nwere ụlọ ọhụrụ
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]- ọfụọ→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
- ọhụrụ→ Imo(Owerri)
- ọfụụ→ Enugu(Nsukka)
- ofuu→ Abia(Abrịba)
- ọhụụ→ Ebonyi(Afikpo)
Myịrị-okwu
[dezie]