Gaa na ọdịnaya

atụmaatụ

Sitere na Wiktionary

Atụmaatụ

Nkọwa

[dezie]
  • Atụmaatụ bụ ebumnaobi, maọbụ echiche di iche iche nọ mmadu na obi ọ chọrọ ime ka ọ pụta ihe.
  • Ọ bụkwa ụsoro esi eme ka ihe akpara akpa bia na mmezu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Atụmaatụ ndi gọmentị etiti irụ ụzọ ọhụrụ a pụtala ihe.
  2. Atụmaatụ onye-iro agaghi emezụ na ndụ mụ.

Mkpọpụta

[dezie]
Audio pronunciation in Igbo language of the word "atụmatụ".




Olumba

[dezie]

Ntughari uche

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Plan Idea