onye-iro
Onye-iro
Nkọwa[dezie]
- Onye-iro bụ onye na-achọgi ọganihu mmadụ maọbụ ihe.
- Onye ihe anaghị amasi, maọbụ onye kpọrọ ihe asi
- Onye-iro bụ kwa onye na agba atụmaatụ imebi ọrụ mmadụ.
Nkejịasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
Onye Iro bụ aha ana-akpọ udi mmadụ n'achọghi agamnihu onye ọzọ
- A ga ahụta onye ọbụla tụfụrụ ihe na okporo ụzọ ka onye-iro gọmentị etiti.
- A na akpọ papa Paul onye-iro maka na ọdighi ihe na amasi ya ma ncha.