Oluebubechukwu
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Oluebubechukwu bụ aha a na-abakari ụmụaka ma ọ bụ nwoke ma ọ nwanyị na àlà Igbo.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Oluebubechukwu gwara ya eziokwu
- Oluebubechukwu na esi nri na azụ ụlọ.
Mkpọkpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Oly Oluebube Oluebubechi
Ntụgharị
[dezie]Bekee
[dezie]Miracle of God. Glory of God