Gaa na ọdịnaya

Obiageli

Sitere na Wiktionary

Nkówa

[dezie]

Ọbiageli bụ aha a na-abakarị ụmụaka ụmụ nwaanyị n'ala Igbo nke pụtara na nwa ahụ bịara ịrị akụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Aha m bụ Ọbiageli

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ọbịalụgeri akụkụ Enugwu steti

Bekee

[dezie]

Came to enjoy wealth

Category: aha Category: wt/ig