Jump to content

Orü ọ'bànifé nà Uwaechinachi

A user with 0 edits. Account created on 10 Ọktoba 2022.
Tuó ihe há rürüGbásàZekpùdo
⧼contribs-top⧽
⧼contribs-date⧽

23 Septemba 2022

  • 21:4021:40, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +298 N OluchukwuCreated page with "'''Olụchukwu''' ==Nkọwa== Aha mmadụ a pụtara Chineke nọ na ọrụ. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nne Ngọzi bara nwa ya ọmụ́rụ̀ Olụchukwu. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Orụchukwu =Ntụgharị= ===Bekee=== Handwork of God. Òtù:Wiki Loves Names"
  • 21:2621:26, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +329 N NchawuCreated page with "'''Nchaawụ''' ==Nkọwa== Nchaawụ bụ akwụkwọ nri ndi Igbo ji esi nri tumadụ ofe nri na ofe osikapa. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Eji m nchaawụ esi ofe akwụ. ===Mkpọpụta=== Ncháàwụ́ ===Olumba=== Nwoye =Ntụgharị= ===Bekee=== Child Born on Orie Market day Òtù:Wiki Loves Names"
  • 21:0321:03, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +267 N ChichetamCreated page with "'''chichetam''' ==Nkọwa== Aha mmadụ a pụtara Chineke cheta mụ. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha ọgọ m bụ chichetam ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Chukwuelotam =Ntụgharị= ===Bekee=== God remembered me. Òtù:Wiki Loves Names"
  • 20:5120:51, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +272 N ChikadibiaCreated page with "'''chikadibia''' ==Nkọwa== Aha mmadụ a pụtara Chukwu karịrị dibia. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha nwa m bụ chikadibia ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Chikadibia =Ntụgharị= ===Bekee=== God is greatest doctor Òtù:Wiki Loves Names"
  • 20:4220:42, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +287 N ChibụamamCreated page with "'''chibụamam''' ==Nkọwa== Aha mmadụ pụtara Chineke bụ onye aka-ebe m. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m nna m bụ chibụamam. ===Mkpọpụta=== Nwóriè ===Olumba=== Chibụosealim =Ntụgharị= ===Bekee=== God is my witness. Òtù:Wiki Loves Names"
  • 20:3420:34, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +282 N ChibụokemCreated page with "'''chibụokem''' ==Nkọwa== Aha mmadụ nkea pụtara na Chineke bụ oké m. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha onye nkụzi m bụ chibụokem. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Chibụokem =Ntụgharị= ===Bekee=== God is my portion. Òtù:Wiki Loves Names"
  • 17:0217:02, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +296 N EzebụnandụCreated page with "'''Ezebụnandu''' ==Nkọwa== Aha mmadụ nkea pụtara na ọ bụ na ndụ ka a na-abụ eze ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha nwanne m nwoke bụ Ndụbụeze ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Ezebụnandụ =Ntụgharị= ===Bekee=== Life is king Òtù:Wiki Loves Names"
  • 16:4616:46, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +267 N ObiomaCreated page with "'''Obiọma''' ==Nkọwa== Aha mmadụ pụtara onye nwere ezigbo obi. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha Nwa di m bụ obiọma. ===Mkpọpụta=== Òbíọ́mà ===Olumba=== Obiọma =Ntụgharị= ===Bekee=== Good heart Òtù:Wiki Loves Names"
  • 16:3716:37, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +263 N ChibụọtamCreated page with "'''Chibụọtam''' ==Nkọwa== Aha mmadụ pụtara chi bụ onye nchedom ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha nwa m nwoke bụ chibụotam. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== =Ntụgharị= ===Bekee=== God is my shield. Òtù:Wiki Loves Names"
  • 16:2516:25, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +230 N ChinweCreated page with "'''Chinwe''' ==Nkọwa== Aha mmadụ pụtara Chukwu nwe ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m bụ Chinwe. ===Mkpọpụta=== Chínwè ===Olumba=== =Ntụgharị= ===Bekee=== God's own Òtù:Wiki Loves Names"
  • 16:1616:16, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +284 N AmaechinaCreated page with "'''Amaechina''' ==Nkọwa== Aha mmadụ nke pụtara na be ya agaghịzị echi. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha nwanne m nwoke bụ Amaechina ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Obiechina =Ntụgharị= ===Bekee=== Homestead will not end. Òtù:Wiki Loves Names"
  • 16:0516:05, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +252 N ỊgbaCreated page with "'''igba''' ==Nkọwa== Aha ngwa égwu ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ịgba bụ aha ngwa égwu eji eti egwú,ma na-agba kwa egwu. ===Mkpọpụta=== Ígbà ===Olumba=== igba =Ntụgharị= ===Bekee=== Drum Òtù:Wiki Loves Names"
  • 15:0515:05, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +309 N UwaechinaCreated page with "'''Uwaechina''' ==Nkọwa== Uwaechina bu aha mmadu. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Uwaechina bụ aha mmadụ,nke pụtara na ụwa agaghị echi echi. ===Mkpọpụta=== Úwàéchìnà ===Olumba=== Uwaechie,obiechina =Ntụgharị= ===Bekee=== world will not end. Òtù:Wiki Loves Names"
  • 14:4114:41, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +243 N ImiCreated page with "'''imi''' ==Nkọwa== Aha akụkụ mmadụ pụtara ebe esi eku ume. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ejim imi mụ eku ume. ===Mkpọpụta=== Ímí ===Olumba=== imi =Ntụgharị= ===Bekee=== Nose Òtù:Wiki Loves Names"
  • 13:4413:44, 23 Septemba 2022 ndịịche akíkómbu +347 N KaorafummachukwuCreated page with "'''kaọrafummachukwu''' == Nkọwa == Aha mmadụ pụtara ka mmadụ nílé hụ mma Chukwu. === Nkeji Asụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === Aha ejima hụ bụ Kaọrafụmmachukwu. === Mkpọpụta === Káọ́ràfúmmáchúkwú === Olumba === Kaụwahụmmachukwu = Ntụgharị = === Bekee === Let people see the goodness of God. "