Oluchukwu

O sị Wiktionary

Olụchukwu

Nkọwa[dezie]

Aha mmadụ nke pụtara na Chineke nọ na ọrụ.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nne Ngọzi bara nwa ya ọmụ́rụ̀ Olụchukwu.

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Orụchukwu


Bekee[dezie]

Handwork of God.