Bolombolo
O sị Wiktionary
Jump to navigation
Jump to search
Bolombolo
Bolombolo
- Bolombolo bụ aha a n'akpọ ihe a na afuafu ụmụaka ji egwu-egwu
- A na ejikwa ya emezi ebe a n'eme-emume di iche-iche.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Bolombolo mụ agbawala.
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]
Balloon