Ahịa
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ahịa bụ ama ebe a na azụ ma na ere ihe di iche-iche.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọ bụghi ahịa niile ka a ga azụta ụgbo-elu
- Taa bụ ahịa eke.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]ahia - Anambra (Nnewi, Awka na Onitsha) ahia - Imo (Owerri) achụa - Enugu (Nsukka) efịa - Abia state (Abiriba) ahia - Ebonyi (Afikpo)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Market