Gaa na ọdịnaya

Ụlọ-ekwu

Sitere na Wiktionary

Ụlọ-ekwu


Nkọwa

[dezie]
  1. Ụlọ-ekwu bụ ebe a na-esi ihe oriri. Ọ bụ kwa ebe ana anọ akwado ihe oriri.
  2. N'oge gbo n'ala Igbo, a na-arụ ụlọ-ekwu iche n'ụlọ obibi. Mgbe ahụ, a na-eji ájá ụrọ arụ ụlọ
Ụlọ-ekwu

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Ngaji mụ nọ n'ụlọ-ekwu.
  2. Eji ájá ụrọ rụọ ụlọ-ekwu mụ.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Usekwu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Kitchen