Ngaji
Ọdịdị
Ngaji
Nkọwa
[dezie]Ngaji bụ ihe eji ekuri nri etiye n'ọnụ. e nwekware nnukwu ngaji eji esi nri.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Were ngaji ahụ tụgharia ofe si n'ọkụ.
- Nyem ngaji ka m jiri rie nri.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Eku
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]French
[dezie]Cuillère cuillère
German
[dezie]Löffel Löffel