Jump to content

Ụgba

O sị Wiktionary

"""Ụgba"""

Nkọwa

[dezie]

Ụgba bụ ihe oriri nke ndị Igbo ji ele ọbịa.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ataram ụgba ụnyaahụ n'ụlọ enyim nwanyị.

Mkpọpụta

[dezie]

Úgbà

Olumba

[dezie]

Ụkpaka

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

African oil bean https://en.m.wiktionary.org/wiki/Special:Search?go=Look+up&search=Oil+bean+&ns0=1

Category

[dezie]