Gaa na ọdịnaya

Ọnwụchekwa

Sitere na Wiktionary

Ọnwụchekwa

==Nkọwa

[dezie]

Ọnwụchekwa bụ aha a na-abakari ụmụaka ụmụ nwoke mgbe ochie na ala igbo. A na abakari ụmụaka ọnwụchekwa mgbe ụmụ nne nwa ahụ mụrụ izizi nwụrụ anwụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọnwụchekwa bụ nwoke mara mma nke ukwuu.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]




Category: aha Category: [[wt/ig