Ūbūrū
Ọdịdị
"""Ụbụrụ"""
Nkọwa
[dezie]Ụbụrụ bụ akụkụ ahụ mmadụ n'enyere mmadụ aka iche echiche, ịkpa agwa na inwe uche zuru oke.
Nkeji Asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ihe mberede okporo ụzọ mebiri ụbụrụ onye nkuzim.
Mkpọpụta
[dezie]Úbúrú
Olumba
[dezie]Ụvụrụ
Ntụgharị
[dezie]Bekee
[dezie]Brain https://en.m.wiktionary.org/wiki/Brain