ụkọ chukwu

O sị Wiktionary

"Ụkọ Chukwu"

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ onye ndu ndi ụka. Onye na-achikọta ndi mmadụ ma kuzie re ha ụzọ chineke. Ọ bụkwa onye echiri echichi maka ọrụ a.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Aha ụkọ chukwu anyi bụ Mazzi Ọnụ Apụnokwu

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Pastor