ụkọ chukwu
Ọdịdị
"Ụkọ Chukwu"
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ onye ndu ndi ụka. Onye na-achikọta ndi mmadụ ma kuzie re ha ụzọ chineke. Ọ bụkwa onye echiri echichi maka ọrụ a.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha

Ọmụmaatụ
[dezie]Aha ụkọ chukwu anyi bụ Mazzi Ọnụ Apụnokwu