ọkara iko

O sị Wiktionary

ọkara iko

ọkara iko

Nkọwa[dezie]

Nkea bụ iko ana-agbajughi agbaju. Ọnọdụ a nwere ike ịdị mgbe agbajuru ihe n'ime iko ma kee ya ụzọ abụọ.


Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Kama ọgaghi inweta ihe ọbụla, oga dị mma ma inye ya ọkara iko.

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]