ọkara iko
Ọdịdị
ọkara iko

Nkọwa
[dezie]Nkea bụ iko ana-agbajughi agbaju. Ọnọdụ a nwere ike ịdị mgbe agbajuru ihe n'ime iko ma kee ya ụzọ abụọ.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Kama ọgaghi inweta ihe ọbụla, oga dị mma ma inye ya ọkara iko.
Mkpọpụta
[dezie]