ọchịchị otu onye

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

ọchịchị otu onye bu ọchịchị nke nanị otu onye nwere ike ikwu na ikpebi ihe na-eme na alaka niile na mpaghara niile n'obodo ma ọ bụ ikike na-enweghị njedebe n'ebe ndị ọzọ nọ

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ọchịchị otu onye bụ ụdị ọchịchị dị egwu nke na anaghị ekwe onye kwuo uche ya

A na-atụ anya na chịchị otu onye ga-akwụsị n'ụwa niile

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Autocracy