ọchịchị otu onye
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]ọchịchị otu onye bu ọchịchị nke nanị otu onye nwere ike ikwu na ikpebi ihe na-eme na alaka niile na mpaghara niile n'obodo ma ọ bụ ikike na-enweghị njedebe n'ebe ndị ọzọ nọ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọchịchị otu onye bụ ụdị ọchịchị dị egwu nke na anaghị ekwe onye kwuo uche ya
A na-atụ anya na chịchị otu onye ga-akwụsị n'ụwa niile