ịkwado

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

  • ime ihe ma ọ bụ usoro ka ọ dị mfe
  • iji nyere ndị mmadụ ma ọ bụ otu aka ịnagide usoro ma ọ bụ iru nkwekọrịta na ndị ahụ esonyeghị na usoro ahụ

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Ọ nwere ike ịkwado ịbanye nwa gị n'ụlọ akwụkwọ ahụ
  • Achọrọ m mmadụ ịkwado'm maka ịhụ Onye isi ala

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Facilitate