ịkwado
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- ime ihe ma ọ bụ usoro ka ọ dị mfe
- iji nyere ndị mmadụ ma ọ bụ otu aka ịnagide usoro ma ọ bụ iru nkwekọrịta na ndị ahụ esonyeghị na usoro ahụ
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọ nwere ike ịkwado ịbanye nwa gị n'ụlọ akwụkwọ ahụ
- Achọrọ m mmadụ ịkwado'm maka ịhụ Onye isi ala