ịdị n'otu

O sị Wiktionary
Eserese ịdị n'otu

Nkọwa[dezie]

  • nkwekọrịta nke mmetụta ma ọ bụ omume, ọkachasị n'etiti ndị nwere otu mmasị na ebumnuche
  • ịmara banyere ọdịmma, ebumnuche, ụkpụrụ, na ọmịiko nke na-emepụta mmetụta uche nke ịdị n'otu nke otu ma ọ bụ klaasị
  • nkwado n'etiti otu
  • inwe ma ọ bụ ijikọrọ otu ebumnuche ma ọ bụ otu nzube

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Anyị na enye nkwado na ịdị n'otu maka ndị na-alụ ọgụ nnwere onwe

Ndị ọrụ nọ na Naịjirịa nwere ịdị n'otu nke jikọrọ ndị ọrụ n’ebe niile n’ụwa

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Solidarity