ịdị n'otu
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- nkwekọrịta nke mmetụta ma ọ bụ omume, ọkachasị n'etiti ndị nwere otu mmasị na ebumnuche
- ịmara banyere ọdịmma, ebumnuche, ụkpụrụ, na ọmịiko nke na-emepụta mmetụta uche nke ịdị n'otu nke otu ma ọ bụ klaasị
- nkwado n'etiti otu
- inwe ma ọ bụ ijikọrọ otu ebumnuche ma ọ bụ otu nzube
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Anyị na enye nkwado na ịdị n'otu maka ndị na-alụ ọgụ nnwere onwe
Ndị ọrụ nọ na Naịjirịa nwere ịdị n'otu nke jikọrọ ndị ọrụ n’ebe niile n’ụwa